in ,

Patty Obasi – Achorom Ikpere Gi

Ezinwanyi Di Uko

Ezinwanyi di uko by Patty Obasi album cover
Ezinwanyi Di Uko album cover

Download Achorom Ikpere Gi mp3 by Rev Patty Obasi from the album Ezinwanyi di uko and all the best of Patty Obasi including  Onye Isi AghaEbube JehovahAgam Adiri Gi NduAkuko Di EbubeDemocracyOga Adi Ka OluebubeUbanese and all Patty Obasi latest songs.

DOWNLOAD ALSO:   Patty obasi - Ochichi Amakaekwu

 

Achorom Ikpere Gi Lyrics:

Dika nwa nwa ele nacho nmiri
Obim nacho gi onye nwe m
Nani gi ka obi m nacho oo
Achoro m ikpere gi.

Aguu n′agu mkpuru obim
Aguu ikpere gi onye nwe m
Jehova idiri obim mma oo
Achorom m ikpere gi

Nanigi bu ikem buru ota mo
Nani gi ka m nyeworo mmuo m
Nani gi ka obim na acho oo
Achoro m ikpere gi.

Nani gi ka obim na acho
Achorom ikpere Gi.

Agu obi m na ochicho obim bu
Ime ihe ga ato gi onye nwem
Yere adighi ike m aka oo
Achorom ikpere gi
Nani gi bu ikem na ota m
Nani gi ka m nyeworo onwe m
Nani gi ka obim na acho oo
Achoro m ikpere gi.

Nani gi ka obim na acho,
Achorom Ikpere Gi.

Dika nwa nwa ele nacho nmiri oga anu oo
K’obim nacho gi onye nwe m
Nani gi ka obi m nacho oo
Achoro m ikpere gi
Nani gi bu ikem buru ota mo
Nani gi ka m nyeworo mmuo m
Nani gi ka obim na acho oo
Achoro m ikpere gi.
Nani gi ka obim na acho
achorom ikpere Gi.

Download Patty Obasi Achorom Ikpere Gi mp3.

Download “Patty Obasi - Achorom Ikpere Gi” Achorom-Ikpere-Gi-Soundwela.mp3 – Downloaded 2877 times – 6 MB

Fast Download

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

    Ezinwanyi di uko by Patty Obasi album cover

    Patty Obasi – Akuko Mgbe Ebighi Ebi

    Ezinwanyi di uko by Patty Obasi album cover

    Patty Obasi – Alaeze