in ,

Jude Nnam – Obi Eze Chukwu

Jude Nnam Composition

Jude Nnam - Obi Eze Chukwu - Jude Nnam songs mp3 download

Soundwela Media presents Obi Eze Chukwu by Sir Jude Nnam (Ancestor). Obi Eze Chukwu is a catholic song from Jude Nnam Compositions.

DOWNLOAD ALSO:   Akam Di Nelu by Jude Nnam

Sir Jude Nnam Obi Eze Chukwu Lyrics.

Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On’uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
O Nna ji ike nile, any abiago ikpo isi ala nye Gi
Meere anyi ebere, anyi biara n’obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On’uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
Anyi biara n’iru Gi, Chineke, inye Gi ekele kwesiri Gi
Geenti, nur’ekper’anyi
Anyi biara n’obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On’uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
Gee nti, nuru olu anyi
Geenti, nur’aririo anyi
Denye ah’anyi n’akwukwo ndu
Anyi biara n’obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On’uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
Anyi ga efe Gi uwatuwa
Biko, Chukwu, mee k’anyi binyere Gi
Ka Ngozi Gi rukwasi anyi, Chineke
Anyi biara n’obi Gi, Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On’uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso

Sir Jude Nnam Obi Eze Chukwu mp3 download.

Download “Obi Eze Chukwu by Jude Nnam” Soundwela.com-_-Obi-Eze-Chukwu-_-Jude-Nnam.mp3 – Downloaded 73 times – 6 MB

Watch Obi Eze Chukwu as performed by Jude Nnam.

sir jude nnam obi eze chukwu
sir jude nnam obi eze chukwu download
download obi eze chukwu by jude nnam
obi eze chukwu by jude nnam script
obi eze chukwu di nso by jude nnam
obi eze chukwu by jude nnam
obi eze chukwu by jude nnam mp3 download
obieze chukwu by jude nnam

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Sir Jude Nnam - Go In Peace - Jude Nnam songs mp3 download

Sir Jude Nnam – Go In Peace

Dr Sir Warrior Songs

Sir Warrior – Ebele Onye Uwa