in ,

Abu Catholic – OLISA

Jude Nnam

Abu Catholic Olisa cover

OLISA is an Igbo Catholic song by a  catholic choir led by Sir Jude Nnam.

Sir Jude Chika Nnam, better known by his stage name ‘Ancestor’, is a very prolific Music composer, keyboardist and Choral conductor who has also distinguished himself in Catholic musicology with over 2000 original compositions attributed to him.

Sir Jude Nnam and his Angelic Voices Choral Group of Nigeria has written and composed many catholic songs including viral catholic song like OLISA, TAKE AND SANCTIFY, KAM SIRI RIO, ONYINYE DI MMA, KOSISOCHUKWU and many others.

 

Olisa Lyrics

K’anyi kelee Ya n’orulu Ya
Kelee Ya n’okwesiri Ya
Kelee Ya n’oziere Ya. Kelee Ya. Kunie
K’anyi kelee Ya n’orulu Ya.
Kelee Ya n’okwesiri Ya
Kelee Ya n’oziere Ya. Kelee Ya
Keleya jee jaa ya mma1 Tobe olisa nk’igwe
Kele Chineke nk’igwe ndi agha
K’anyi kelee, kelee olisa
K’anyi jee jaa ya mma
K’anyi kelee kelee Olisa nk’igwe
Chineke mo
Ogba aka eje ogu
Obu ya n’elekota mo
Obu ya n’echekwaba mo
Olisa egboo, Olisa emeka
Olisebuluwa mma mma, bika nara ekele
Olisa dooo
Aka m di n’elu oruru Gi
Ekelediri gi, Okwesiri gi
Otito diri gi, Oziere gi
Igbe n’eche ndu mo
Aka m di n’elu oruru Gi
Ekelediri gi, Okwesiri gi
Otito diri gi, Oziere gi
Chi n’eme mma
Udara dara n’ala emetugo aja
Azu bi na mmiri adighi ago agugo mmiri
Anyi bi n’uwa, njo zur’anyi ahu!
Onye njo ka m bu, man’Olisa elegh’anya na njo mo
Onwur’onwu n’obe, Onwu Ya k’Ojiri zoo mo
Olisa bi n’igwe, Kelee lele nu o
K’anyi kelee Ya n’orulu Ya
Kelee Ya n’okwesiri Ya
Kelee Ya n’oziere Ya. Kelee Ya
Keleya jee jaa ya mma1 Tobe olisa nk’igwe
kele Chineke nk’igwe ndi agha
K’anyi kelee, kelee olisa
K’anyi jee jaa ya mma
K’anyi kelee kelee Olisa nk’igwe
Chineke mo
Ogba aka eje ogu
Obu ya n’elekota mo
Obu ya n’echekwaba mo
Olisa egboo, Olisa emeka
Olisebuluwa mma mma, bika nara ekele
Olisa dooo
Aka m di n’elu oruru Gi
Ekelediri gi, Okwesiri gi
Otito diri gi, Oziere gi
Igbe n’eche ndu mo
Aka m di n’elu oruru Gi
Ekelediri gi, Okwesiri gi
Otito diri gi, Oziere gi
Chi n’eme mma
Chukwu kere nwa agu agaghi ekwe ka nwa agu taa ahihia
Chima mkpa moo, I n’egboro m mkpa mo
Onyinye Inyere mo bar’uba
(Nna), ya ka m ji eme onu
Ya ka m ji eme ngala
Agu n’eche mba moo
Olisa Imeka
Olisa bi n’igwe, Kelee lele nu o
K’anyi kelee Ya n’orulu Ya
Kelee Ya n’okwesiri Ya
Kelee Ya n’oziere Ya. Kelee Ya
Keleya jee jaa ya mma1 Tobe olisa nk’igwe
Kele Chineke nk’igwe ndi agha
K’anyi kelee, kelee olisa
K’anyi jee jaa ya mma
K’anyi kelee kelee Olisa nk’igwe
Chineke mo!
Ogba aka eje ogu
Obu ya n’elekota mo
Obu ya n’echekwaba mo
Olisa egboo, Olisa emeka
Olisebuluwa mma mma, bika nara ekele
Olisa dooo
Aka m di n’elu oruru Gi
Ekelediri gi, Okwesiri gi
Otito diri gi, Oziere gi
Igbe n’eche ndu mo
Aka m di n’elu oruru Gi
Ekelediri gi, Okwesiri gi
Otito diri gi, Oziere gi
Chi n’eme mma.

 

Listen to Abu Catholic OLISA mp3 

 

Download Catholic Choir Song Olisa Mp3

Download “Abu Catholic - Olisa” Jude_Nnam_-_Olisa-Soundwela.com_.mp3 – Downloaded 9082 times – 9 MB

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

9 Comments

Jude Nnam - Ya Ubangiji (Kyrie in Hausa) - Jude Nnam songs mp3 download

Jude Nnam – Ya Ubangiji (Kyrie in Hausa)

Jude Nnam - Ojima Cheyi Ojo (Missa Ejimomi) - Jude Nnam songs mp3 download

Jude Nnam – Ojima Cheyi Ojo (Missa Ejimomi)